Samuel Atta Akyea

Samuel Atta Akyea
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereSamuel Dezie
aha ezinụlọ yaAkyem Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20 Ọgọọst 1962 Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Twi Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu Dezie
Ọkwá o jiMember of the 7th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 6th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 5th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 8th Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Ghana School of Law Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Patriotic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

Samuel Atta Akyea (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1962) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana.[1] Onye otu New Patriotic Party nke Ghana, ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka ọrụ na ụlọ ruo Jenụwarị 2021, na onye omebe iwu nke Akim Abuakwa South ugbu a. Ọ bụ naanị onye nke abụọ ma e wezụga Onye isi ala Nana Akufo-Addo a họpụtara dị ka onye omeiwu nke mpaghara ahụ na mba nke anọ.

  1. Hon. Samuel Atta Akyea: MP for Abuakwa South. odekro. Archived from the original on 2017-08-17. Retrieved on 21 July 2017.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search